ادرس الأمثلة حسب وتيرتك. اختر مجموعة صغيرة وحاول تذكّرها دون النظر ثم راجعها في المرة القادمة.
سلامkedụ
ما إسمك؟kedụ afa gị?
متشرف بمعرفتكobi dị m ụtọ ịmata onye ị bụ
كيف حالك؟kedụ k'ịmere?
أنا بخير، شكراa dị m mma
و أنت؟g'ịnwa kwanụ?
هل تتحدث اللغة العربية؟Ị na-asụ bekee?/Ị na-asụ oyibo?
هل هي تتكلم الصينية؟ọ na asụ asụsụ ndị china?
قليلاobele
كم هو سنك؟arọ one k'ịdị?
أبلغ من العمر 33 سنةadị m arọ iri atọ na atọ
لقد سعدت بالتحدث إليكọmaka ikpa gị nkata
ماذا تعني؟gịnị ka ị chere?
لاأفهمa ghọtaghị m
لا أعرفa marọ m
أسفndo
ماذا يعني هذا بالعربية؟gịnị ka a n'akpọ ** na asụsụ obodo unu?
ماذا تعني هذه الكلمة بالإنجليزية؟kedụ ihe a n'akpọ okwu a na asụsụ bekee?
من أين أنت؟kedụ ebe ị si?
أنا من أمريكاe si m U.S
أنا أمريكيa bụ m onye Amerika
أين تعيش؟Kedụ ebe ị bi?
أعيش في أمريكاe bi m Amerika
ما هو عملك؟gịnị ka ị na arụ?
أنا طالبa bụ m nwata akwụkwọ
هل ممكن أن أساعدك؟m ga enyere gị aka?
هل ممكن أن تساعدني؟ị ga enyere m aka?
أين هو المطار؟kedụ ebe ọdụ ụgbọelu nọ?
إمش على طولgaba n'iru/ogologo
ثمemesie
عرج يساراba na aka-nri
عرج يميناba na aka-ekpe
عيد ميلاد سعيدaňụlị ụbọsị ọmụmụ
سنة سعيدةaňụlị arọ ọfụụ
عيد ميلاد مجيدaňụlị ekeresimesi
حظ سعيدije oma
مبروكkongratuleshọn
لقد حجزت غرفةa gbachiri m ọnọdụ
هل لديك غرف شاغرة؟ị nwere ime ụlọ fọrọnụ?
أريد غرفة لغير المدخنينa chọrọ m ebe adịghị ese awnụrụ
كم هي التكلفة للّيلة الواحدة؟ego ole bụ ofu abalị?
نادلolenri
كم ثمن هذا؟ihe a abụ ego ole?
ما هذا؟gịnị bụ ihe a?
هل أنت بخير؟ị dịkwa mma?
أحتاج طبيبa chọrọ m dibia oyibo
النجدةenyemaka
إتصل بالإسعافkpọọ ambulans
إتصل بالشرطةkpọọ ndị uwe ojii
أنا مريضarụ adịghị m