ilanguages.org

Phrases en Igbo

Étudiez ces exemples à votre rythme. Choisissez un petit groupe de mots, cherchez leur sens sans regarder et révisez-les à la prochaine séance.

allô !kedụ
comment vous appelez-vous ?kedụ afa gị?
enchantéobi dị m ụtọ ịmata onye ị bụ
comment allez-vous ?kedụ k'ịmere?
bien, merci !a dị m mma
et vous ?g'ịnwa kwanụ?
parlez-vous (anglais/igbo)?Ị na-asụ bekee?/Ị na-asụ oyibo?
parle-t-elle chinois ?ọ na asụ asụsụ ndị china?
un peuobele
quel âge avez-vous?arọ one k'ịdị?
j'ai trente-trois ansadị m arọ iri atọ na atọ
j'ai été ravi de vous parlerọmaka ikpa gị nkata
que voulez-vous dire ?gịnị ka ị chere?
je ne comprends pasa ghọtaghị m
je ne sais pasa marọ m
excusez-moindo
comment cela s'appelle-t-il en igbo ?gịnị ka a n'akpọ ** na asụsụ obodo unu?
que veut dire ce mot en anglais ?kedụ ihe a n'akpọ okwu a na asụsụ bekee?
d'où venez-vous ?kedụ ebe ị si?
je viens des états-unise si m U.S
je suis américaina bụ m onye Amerika
où habitez-vous ?Kedụ ebe ị bi?
je vis aux états-unise bi m Amerika
que faites-vous dans la vie ?gịnị ka ị na arụ?
je suis étudianta bụ m nwata akwụkwọ
puis-je vous aider ?m ga enyere gị aka?
pouvez-vous m'aider ?ị ga enyere m aka?
où est l'aéroport ?kedụ ebe ọdụ ụgbọelu nọ?
continuez tout droitgaba n'iru/ogologo
puisemesie
tournez à gaucheba na aka-nri
tournez à droiteba na aka-ekpe
bon anniversaire !aňụlị ụbọsị ọmụmụ
bonne année !aňụlị arọ ọfụụ
joyeux noël!aňụlị ekeresimesi
bonne chance !ije oma
félicitations !kongratuleshọn
j'ai une réservationa gbachiri m ọnọdụ
avez-vous des chambres disponibles ?ị nwere ime ụlọ fọrọnụ?
j'aimerais une chambre non fumeura chọrọ m ebe adịghị ese awnụrụ
combien par nuit ?ego ole bụ ofu abalị?
garçon / madame !olenri
combien pour ceci ?ihe a abụ ego ole?
qu'est-ce que c'est ?gịnị bụ ihe a?
ça va ?ị dịkwa mma?
j'ai besoin d'un médecina chọrọ m dibia oyibo
au secours !enyemaka
appelez l'ambulance !kpọọ ambulans
appelez la police !kpọọ ndị uwe ojii
je ne me sens pas bienarụ adịghị m

Guide pratique

Guides pratiques en anglais