Estudia los ejemplos a tu ritmo. Elige un grupo pequeño, intenta recordarlo sin mirar y repásalo en tu próxima sesión.
¡hola!kedụ
¿cómo se llama?kedụ afa gị?
¡gusto en conocerte!obi dị m ụtọ ịmata onye ị bụ
¿cómo está?kedụ k'ịmere?
¡muy bien, gracias!a dị m mma
¿y usted?g'ịnwa kwanụ?
¿hablas (inglés/igbo)?Ị na-asụ bekee?/Ị na-asụ oyibo?
¿ella habla chino?ọ na asụ asụsụ ndị china?
solo un pocoobele
¿qué edad tienes?arọ one k'ịdị?
tengo treinta y tres años de edadadị m arọ iri atọ na atọ
¡fue agradable conversar contigo!ọmaka ikpa gị nkata
¿qué quieres decir?gịnị ka ị chere?
¡no comprendo!a ghọtaghị m
¡no sé!a marọ m
perdonando
¿cómo se llama eso en igbo?gịnị ka a n'akpọ ** na asụsụ obodo unu?
¿qué significa esa palabra en inglés?kedụ ihe a n'akpọ okwu a na asụsụ bekee?
¿de dónde eres?kedụ ebe ị si?
yo soy de la ee.uu.e si m U.S
soy americanoa bụ m onye Amerika
¿dónde vives?Kedụ ebe ị bi?
yo vivo en el ee.uu.e bi m Amerika
¿en qué trabajas?gịnị ka ị na arụ?
soy un estudiantea bụ m nwata akwụkwọ
¿lo/a puedo ayudar?m ga enyere gị aka?
¿me puede ayudar?ị ga enyere m aka?
¿dónde está el aeropuerto?kedụ ebe ọdụ ụgbọelu nọ?
siga derechogaba n'iru/ogologo
luegoemesie
doble a la izquierdaba na aka-nri
doble a la derechaba na aka-ekpe
¡feliz cumpleaños!aňụlị ụbọsị ọmụmụ
¡feliz año nuevo!aňụlị arọ ọfụụ
¡feliz navidad!aňụlị ekeresimesi
¡buena suerte!ije oma
¡felicidades!kongratuleshọn
tengo una reservaa gbachiri m ọnọdụ
¿tiene habitaciones disponibles?ị nwere ime ụlọ fọrọnụ?
quisiera una habitación para no fumadoresa chọrọ m ebe adịghị ese awnụrụ
¿cuánto cuesta por noche?ego ole bụ ofu abalị?
camarero/aolenri
¿cuánto cuesta esto?ihe a abụ ego ole?
¿qué es esto?gịnị bụ ihe a?
¡está bien?ị dịkwa mma?
necesito un doctora chọrọ m dibia oyibo
¡ayuda!enyemaka
¡llame a una ambulancia!kpọọ ambulans
¡llame a la policía!kpọọ ndị uwe ojii
me siento malarụ adịghị m